1 Samuel 28:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Samuel anwụọla. Izrel niile eruokwarala ya uju ma lie ya na Rema, bụ́ obodo ya.+ Sọl emeekwala ka a ghara inwe ndị na-agba afa na ndị na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu n’Izrel.+
3 Samuel anwụọla. Izrel niile eruokwarala ya uju ma lie ya na Rema, bụ́ obodo ya.+ Sọl emeekwala ka a ghara inwe ndị na-agba afa na ndị na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu n’Izrel.+