1 Samuel 28:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ikpeazụ, Sọl sịrị ndị na-ejere ya ozi: “Chọọrọnụ m nwaanyị na-agba afa. + M ga-agakwuru ya jụọ ya ase.” Ndị na-ejere ya ozi asị ya: “E nwere nwaanyị na-agba afa n’En-dọọ.”+
7 N’ikpeazụ, Sọl sịrị ndị na-ejere ya ozi: “Chọọrọnụ m nwaanyị na-agba afa. + M ga-agakwuru ya jụọ ya ase.” Ndị na-ejere ya ozi asị ya: “E nwere nwaanyị na-agba afa n’En-dọọ.”+