1 Samuel 28:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Sọl wee jigharịa ejiji, yiri uwe ọzọ, ya na ndị ohu ya abụọ esoro gakwuru nwaanyị ahụ n’abalị. Sọl asị ya: “Biko, gbaara m afa, gwa m ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ kpọpụtakwara m onye m ga-akpọrọ gị aha ya.”
8 Sọl wee jigharịa ejiji, yiri uwe ọzọ, ya na ndị ohu ya abụọ esoro gakwuru nwaanyị ahụ n’abalị. Sọl asị ya: “Biko, gbaara m afa, gwa m ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ kpọpụtakwara m onye m ga-akpọrọ gị aha ya.”