-
1 Samuel 28:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Sọl wee ṅụọrọ ya iyi n’aha Jehova, sị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na i mee ihe a, a gaghị asị na i mere ihe ọjọọ.”
-