-
1 Samuel 28:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Eze asị ya: “Atụla egwu. Gịnị ka ị hụrụ?” Nwaanyị ahụ asị Sọl: “Ahụrụ m otu onye yiri chi ka o si n’ala na-apụta.”