1 Samuel 28:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova ga-enyefekwa gị na ndị Izrel n’aka ndị Filistia.+ Echi, gị+ na ụmụ gị ndị nwoke+ ga-abịakwutekwa m. Jehova ga-enyefekwa ndị agha Izrel n’aka ndị Filistia.”+
19 Jehova ga-enyefekwa gị na ndị Izrel n’aka ndị Filistia.+ Echi, gị+ na ụmụ gị ndị nwoke+ ga-abịakwutekwa m. Jehova ga-enyefekwa ndị agha Izrel n’aka ndị Filistia.”+