-
1 Samuel 28:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Sọl wee daa n’ala ozugbo ahụ, ezigbo ụjọ ejidekwa ya n’ihi ihe ahụ “Samuel” kwuru. Ike gwụrukwara ya n’ọkpụkpụ, n’ihi na o righị nri n’ụbọchị ahụ niile nakwa n’abalị ahụ niile.
-