-
1 Samuel 29:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ma, Devid sịrị Ekish: “Gịnịkwanụ ka m mere? Gịnịkwa ka ị hụrụ ohu gị mere malite n’ụbọchị m bịakwutere gị ruo taa? Gịnị mere na m gaghị eso gị gaa lụso ndị iro onyenwe m eze agha?”
-