1 Samuel 30:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ihe a gbawara Devid obi, n’ihi na mmadụ* niile nọ na-asị ka a tụọ ya nkume, maka na ezigbo iwe ji ha niile n’ihi ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị a kpụụrụ. Ma, Devid tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke ya obi, ya emesie ya obi ike.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:6 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2022, p. 2
6 Ihe a gbawara Devid obi, n’ihi na mmadụ* niile nọ na-asị ka a tụọ ya nkume, maka na ezigbo iwe ji ha niile n’ihi ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị a kpụụrụ. Ma, Devid tụkwasịrị Jehova bụ́ Chineke ya obi, ya emesie ya obi ike.+