1 Samuel 30:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma Devid sịrị ha: “Ụmụnne m, unu esila otú a eme ihe Jehova nyere anyị. O chebere anyị, nyekwara anyị aka anyị emerie ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga nke lụsoro anyị agha.+
23 Ma Devid sịrị ha: “Ụmụnne m, unu esila otú a eme ihe Jehova nyere anyị. O chebere anyị, nyekwara anyị aka anyị emerie ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga nke lụsoro anyị agha.+