1 Samuel 31:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ndị Filistia nọ na-alụso ndị Izrel agha,+ gbuokwa ọtụtụ n’ime ha n’Ugwu Gilboa.+ Ndị Izrel fọrọnụ gbara ọsọ.
31 Ndị Filistia nọ na-alụso ndị Izrel agha,+ gbuokwa ọtụtụ n’ime ha n’Ugwu Gilboa.+ Ndị Izrel fọrọnụ gbara ọsọ.