1 Samuel 31:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe onye na-eburu ya ngwá agha hụrụ na ọ nwụọla,+ yanwa dakwasịkwara ná mma agha nke ya, nwụọkwa.