1 Samuel 31:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha wee gbupụ ya isi, yipụ ya uwe agha* ya, ziekwa ozi+ ka a gaa n’ala ndị Filistia niile nakwa n’ụlọ arụsị ha+ gwa ndị obodo ha ihe merenụ.
9 Ha wee gbupụ ya isi, yipụ ya uwe agha* ya, ziekwa ozi+ ka a gaa n’ala ndị Filistia niile nakwa n’ụlọ arụsị ha+ gwa ndị obodo ha ihe merenụ.