-
2 Samuel 1:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 N’ụbọchị nke atọ, otu nwoke si n’ebe ndị agha Sọl mara ụlọikwuu bịa. Ọ dọwara uwe ya adọwa, kpokwasịkwa ájá n’isi ya. Mgbe ọ bịakwutere Devid, ọ dara n’ala, kpọọkwa isiala.
-