2 Samuel 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Devid ajụọ ya sị: “Olee otú ihe si gaa? Biko, kọọrọ m.” Ya asị: “Ndị Izrel esila n’ọgbọ agha gbaa ọsọ. Ọtụtụ n’ime ha anwụọkwala. Sọl na Jonatan nwa ya anwụọkwala.”+
4 Devid ajụọ ya sị: “Olee otú ihe si gaa? Biko, kọọrọ m.” Ya asị: “Ndị Izrel esila n’ọgbọ agha gbaa ọsọ. Ọtụtụ n’ime ha anwụọkwala. Sọl na Jonatan nwa ya anwụọkwala.”+