2 Samuel 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi ya, m gara gbuo ya,+ maka na m ma na ahụ́ ahụ o merụrụ ka ga-egbu ya ma ọ daruo ala. M wekwaara okpueze o kpu n’isi na ọla ọ gba n’aka, sị ka m wetara ha onyenwe m ebe a.”
10 N’ihi ya, m gara gbuo ya,+ maka na m ma na ahụ́ ahụ o merụrụ ka ga-egbu ya ma ọ daruo ala. M wekwaara okpueze o kpu n’isi na ọla ọ gba n’aka, sị ka m wetara ha onyenwe m ebe a.”