2 Samuel 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha nọkwa na-eti mkpu, na-ebe ákwá, na-ebu ọnụ+ ruo anyasị n’ihi Sọl na Jonatan nwa ya nakwa n’ihi ndị Jehova, ya bụ, n’ihi ọtụtụ ndị Izrel+ e ji mma agha gbuo.
12 Ha nọkwa na-eti mkpu, na-ebe ákwá, na-ebu ọnụ+ ruo anyasị n’ihi Sọl na Jonatan nwa ya nakwa n’ihi ndị Jehova, ya bụ, n’ihi ọtụtụ ndị Izrel+ e ji mma agha gbuo.