2 Samuel 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Devid wee gwa otu n’ime ndị ahụ so ya, sị: “Gaa gbuo ya.” Ya agaa jiri mma agha gbuo ya.+