2 Samuel 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Izrel, e gbuola ndị gị mara mma, ha atọgbọrọ n’ebe ndị dị elu dị n’ala gị.+ Ndị dike anwụọkwala n’agha.
19 “Izrel, e gbuola ndị gị mara mma, ha atọgbọrọ n’ebe ndị dị elu dị n’ala gị.+ Ndị dike anwụọkwala n’agha.