2 Samuel 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Unu akọla akụkọ ya na Gat.+ Unu akọsala ya n’okporo ámá Ashkelọn,Ka ụmụ nwaanyị ndị Filistia ghara ịṅụrị ọṅụ,Ka ụmụ nwaanyị nke ndị a na-ebighị úgwù ghara inwe obi ụtọ.
20 Unu akọla akụkọ ya na Gat.+ Unu akọsala ya n’okporo ámá Ashkelọn,Ka ụmụ nwaanyị ndị Filistia ghara ịṅụrị ọṅụ,Ka ụmụ nwaanyị nke ndị a na-ebighị úgwù ghara inwe obi ụtọ.