2 Samuel 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ụta Jonatan anaghị ahapụ ịtụ ebe a chọrọ ka ọ tụọ.+ Mma agha Sọl anaghị ahapụ ime ihe a chọrọ ka o mee.+ Ụta na mma agha ahụ gburu ndị dike. Ọbara ndị iro jukwara na ha.
22 Ụta Jonatan anaghị ahapụ ịtụ ebe a chọrọ ka ọ tụọ.+ Mma agha Sọl anaghị ahapụ ime ihe a chọrọ ka o mee.+ Ụta na mma agha ahụ gburu ndị dike. Ọbara ndị iro jukwara na ha.