-
2 Samuel 2:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ma, dịnụ ike, obi siekwa unu ike, ebe ọ bụ na Sọl onyenwe unu anwụọla, ndị Juda eteekwala m mmanụ ka m bụrụ eze ha.”