2 Samuel 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Joab+ nwa Zeruya+ na ndị na-ejere Devid ozi gakwara ebe ahụ, ha na Abna hà ezute n’akụkụ ọdọ mmiri Gibiọn. Ndị nke a nọ ọdụ n’otu akụkụ ọdọ mmiri ahụ, ndị nke ọzọ anọrọ ọdụ n’akụkụ nke ọzọ nke ọdọ mmiri ahụ. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:13 Ụlọ Nche,4/15/1992, p. 32
13 Joab+ nwa Zeruya+ na ndị na-ejere Devid ozi gakwara ebe ahụ, ha na Abna hà ezute n’akụkụ ọdọ mmiri Gibiọn. Ndị nke a nọ ọdụ n’otu akụkụ ọdọ mmiri ahụ, ndị nke ọzọ anọrọ ọdụ n’akụkụ nke ọzọ nke ọdọ mmiri ahụ.