-
2 Samuel 2:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ọgụ ahụ bịara sie ezigbote ike n’ụbọchị ahụ. Ma n’ikpeazụ, ndị na-ejere Devid ozi meriri Abna na ndị Izrel ndị ọzọ.