2 Samuel 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma ọ jụrụ ịkwụsị. Abna wee maa ya isi ube n’afọ,+ ube ahụ esi ya n’azụ pụta, ya adaa, nwụọkwa ozugbo. Onye rute ebe ahụ ọ dara nwụọ, ya akwụsị, nọtụ obere, gawakwa.
23 Ma ọ jụrụ ịkwụsị. Abna wee maa ya isi ube n’afọ,+ ube ahụ esi ya n’azụ pụta, ya adaa, nwụọkwa ozugbo. Onye rute ebe ahụ ọ dara nwụọ, ya akwụsị, nọtụ obere, gawakwa.