-
2 Samuel 2:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 Abna wee kpọọ Joab, sị ya: “Ànyị ga-eji mma agha na-egburịta ibe anyị ruo mgbe ebighị ebi? Ọ̀ bụ na ị maghị na naanị ihe ọ ga-akpatara anyị niile bụ obi mgbawa? Olee mgbe ọ ga-eru gị agwa ndị nke gị ka ha kwụsị ịchụ ụmụnne ha?”
-