2 Samuel 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Abna asị Devid: “Ka m gaa kpọkọta ndị Izrel niile ka ha bịakwute onyenwe m eze, ka gị na ha gbaa ndụ. Ị ga-abụkwa eze ndị niile ị chọrọ ịchị.”* Devid asị Abna gaa nke ọma. Abna alawa n’udo.
21 Abna asị Devid: “Ka m gaa kpọkọta ndị Izrel niile ka ha bịakwute onyenwe m eze, ka gị na ha gbaa ndụ. Ị ga-abụkwa eze ndị niile ị chọrọ ịchị.”* Devid asị Abna gaa nke ọma. Abna alawa n’udo.