-
2 Samuel 3:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ozugbo ahụ, Joab na ndị na-ejere Devid ozi si ebe ha gara agha na-alọta. Ihe ha kwatara hikwara nne. Ma, Abna anọghịzi na Hebrọn, n’ihi na Devid agwala ya ka ọ lawa n’udo.
-