2 Samuel 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe Ish-boshet nwa Sọl+ nụrụ na Abna anwụọla na Hebrọn,+ ezigbo ụjọ jidere ya. Ọnwụ Abna wutekwara ndị Izrel niile.
4 Mgbe Ish-boshet nwa Sọl+ nụrụ na Abna anwụọla na Hebrọn,+ ezigbo ụjọ jidere ya. Ọnwụ Abna wutekwara ndị Izrel niile.