2 Samuel 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E nwere ụmụ nwoke abụọ, bụ́ ndị isi ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga na-ejere nwa Sọl ozi. Aha otu n’ime ha bụ Beana, aha onye nke ọzọ abụrụ Rikab. Ha bụ ụmụ Rimọn, onye Bierọt, onye ebo Benjamin. (N’ihi na a na-agụnyebu Bierọt+ n’ebo Benjamin.
2 E nwere ụmụ nwoke abụọ, bụ́ ndị isi ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga na-ejere nwa Sọl ozi. Aha otu n’ime ha bụ Beana, aha onye nke ọzọ abụrụ Rikab. Ha bụ ụmụ Rimọn, onye Bierọt, onye ebo Benjamin. (N’ihi na a na-agụnyebu Bierọt+ n’ebo Benjamin.