2 Samuel 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 mgbe otu onye bịara na Ziklag gwa m na Sọl anwụọla,+ o chere na ọ bụ ozi ọma ka ọ na-ezi m, ma m gburu ya ebe ahụ.+ Ọ bụ otú ahụ ka m si kwụọ ya ụgwọ ozi ahụ ọ bịara zie m.
10 mgbe otu onye bịara na Ziklag gwa m na Sọl anwụọla,+ o chere na ọ bụ ozi ọma ka ọ na-ezi m, ma m gburu ya ebe ahụ.+ Ọ bụ otú ahụ ka m si kwụọ ya ụgwọ ozi ahụ ọ bịara zie m.