2 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị okenye niile n’Izrel wee bịakwute Eze Devid na Hebrọn. Ha na ya anọrọ ebe ahụ gbaa ndụ+ n’ihu Jehova. Ha tekwara Devid mmanụ ka ọ bụrụ eze Izrel.+
3 Ndị okenye niile n’Izrel wee bịakwute Eze Devid na Hebrọn. Ha na ya anọrọ ebe ahụ gbaa ndụ+ n’ihu Jehova. Ha tekwara Devid mmanụ ka ọ bụrụ eze Izrel.+