2 Samuel 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ nọ na Hebrọn chịa Juda afọ asaa na ọnwa isii. Ọ nọkwa na Jeruselem+ chịa Izrel na Juda afọ iri atọ na atọ.
5 Ọ nọ na Hebrọn chịa Juda afọ asaa na ọnwa isii. Ọ nọkwa na Jeruselem+ chịa Izrel na Juda afọ iri atọ na atọ.