2 Samuel 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Devid wee kwuo n’ụbọchị ahụ, sị: “Ndị ga-alụso ndị Jebus agha kwesịrị isi n’ọwa mmiri gaa gbuo ma ‘ndị ngwọrọ ma ndị ìsì,’ ndị Devid* kpọrọ asị.” Ọ bụ ya mere ha ji asị: “Ndị ìsì na ndị ngwọrọ emekataghị bata n’ụlọ a.” 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:8 Ụlọ Nche,6/15/1997, p. 9-10
8 Devid wee kwuo n’ụbọchị ahụ, sị: “Ndị ga-alụso ndị Jebus agha kwesịrị isi n’ọwa mmiri gaa gbuo ma ‘ndị ngwọrọ ma ndị ìsì,’ ndị Devid* kpọrọ asị.” Ọ bụ ya mere ha ji asị: “Ndị ìsì na ndị ngwọrọ emekataghị bata n’ụlọ a.”