2 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Devid wee biri n’ebe a rụsiri ike. A kpọkwara* ebe ahụ Obodo Devid. Devid bidokwara ịrụ mgbidi na ihe ndị ọzọ, ma na Milo*+ ma n’ebe ndị ọzọ.+ 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:9 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1896
9 Devid wee biri n’ebe a rụsiri ike. A kpọkwara* ebe ahụ Obodo Devid. Devid bidokwara ịrụ mgbidi na ihe ndị ọzọ, ma na Milo*+ ma n’ebe ndị ọzọ.+