2 Samuel 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ihe a mere ka o doo Devid anya na Jehova emeela ka ọchịchị ya sie ezigbo ike n’Izrel+ nakwa na o jirila maka ndị ya bụ́ Izrel+ mee ka alaeze ya na-aga nke ọma.+
12 Ihe a mere ka o doo Devid anya na Jehova emeela ka ọchịchị ya sie ezigbo ike n’Izrel+ nakwa na o jirila maka ndị ya bụ́ Izrel+ mee ka alaeze ya na-aga nke ọma.+