2 Samuel 5:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe ndị Filistia nụrụ na e teela Devid mmanụ ka ọ bụrụ eze Izrel,+ ha niile pụtara na-achọ Devid.+ Mgbe Devid nụrụ ya, ọ gara nọrọ n’ebe a rụsiri ike.+
17 Mgbe ndị Filistia nụrụ na e teela Devid mmanụ ka ọ bụrụ eze Izrel,+ ha niile pụtara na-achọ Devid.+ Mgbe Devid nụrụ ya, ọ gara nọrọ n’ebe a rụsiri ike.+