-
2 Samuel 5:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Devid wee jụọ Jehova ma ọ̀ bụ ya gakwuru ha, ma, ọ sịrị ya: “Agakwurula ha ihu na ihu. Kama, gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo n’azụ ha, lụsokwa ha agha n’ihu ebe ahụ osisi beka juru.
-