-
2 Samuel 5:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ị nụ ihe na-ada ka ụda ụkwụ ndị mmadụ n’elu osisi beka ndị ahụ, gaa lụso ha agha ozugbo, n’ihi na ọ pụtara na Jehova eburularị gị ụzọ pụta igbu ndị agha ndị Filistia.”
-