2 Samuel 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ya na ndị niile ya na ha so wee gawa Beli-juda ka ha si ebe ahụ bute Igbe ezi Chineke,+ nke ndị mmadụ na-anọ n’ihu ya eto aha Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob.+
2 Ya na ndị niile ya na ha so wee gawa Beli-juda ka ha si ebe ahụ bute Igbe ezi Chineke,+ nke ndị mmadụ na-anọ n’ihu ya eto aha Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob.+