2 Samuel 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Devid na ndị Izrel niile nọkwa na-enwe aṅụrị n’ihu Jehova, jiri ụdị ngwá egwú niile e ji osisi junipa rụọ na-eti egwú. Ha ji ma une ma ụbọ akwara+ ma obere ịgbà+ ma ájà ma ngwá egwú ndị ọzọ.+
5 Devid na ndị Izrel niile nọkwa na-enwe aṅụrị n’ihu Jehova, jiri ụdị ngwá egwú niile e ji osisi junipa rụọ na-eti egwú. Ha ji ma une ma ụbọ akwara+ ma obere ịgbà+ ma ájà ma ngwá egwú ndị ọzọ.+