2 Samuel 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova bụ́ ezi Chineke wee wesa Ọza ezigbo iwe, gbuokwa ya+ ebe ahụ maka na ọ dara iwu ya.+ Ọ nwụkwara ebe ahụ n’akụkụ Igbe ezi Chineke. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:7 Ụlọ Nche,2/1/2005, p. 26-274/1/1996, p. 28-29
7 Jehova bụ́ ezi Chineke wee wesa Ọza ezigbo iwe, gbuokwa ya+ ebe ahụ maka na ọ dara iwu ya.+ Ọ nwụkwara ebe ahụ n’akụkụ Igbe ezi Chineke.