2 Samuel 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Devid hapụziri ibute Igbe Jehova n’ụlọ ya dị n’Obodo Devid.+ Kama ibute ya ebe ahụ, o kwuru ka e buga ya n’ụlọ Obed-ịdọm+ onye Gat.
10 Devid hapụziri ibute Igbe Jehova n’ụlọ ya dị n’Obodo Devid.+ Kama ibute ya ebe ahụ, o kwuru ka e buga ya n’ụlọ Obed-ịdọm+ onye Gat.