2 Samuel 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Igbe Jehova wee dịrị n’ụlọ Obed-ịdọm onye Gat ruo ọnwa atọ. Jehova nọkwa na-agọzi Obed-ịdọm na ezinụlọ ya niile.+
11 Igbe Jehova wee dịrị n’ụlọ Obed-ịdọm onye Gat ruo ọnwa atọ. Jehova nọkwa na-agọzi Obed-ịdọm na ezinụlọ ya niile.+