2 Samuel 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 A bịara kọọrọ Eze Devid, sị: “Jehova agọziela Obed-ịdọm na ihe niile o nwere maka Igbe ezi Chineke dị n’ụlọ ya.” Devid wee jiri ọṅụ gawa ka o bupụta Igbe ezi Chineke n’ụlọ Obed-ịdọm, buru ya gawa n’Obodo Devid.+
12 A bịara kọọrọ Eze Devid, sị: “Jehova agọziela Obed-ịdọm na ihe niile o nwere maka Igbe ezi Chineke dị n’ụlọ ya.” Devid wee jiri ọṅụ gawa ka o bupụta Igbe ezi Chineke n’ụlọ Obed-ịdọm, buru ya gawa n’Obodo Devid.+