2 Samuel 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ka Devid na ndị Izrel niile bu Igbe Jehova na-alọta,+ ha nọ na-eti mkpu,+ na-aṅụrị ọṅụ, na-afụkwa opi.+
15 Ka Devid na ndị Izrel niile bu Igbe Jehova na-alọta,+ ha nọ na-eti mkpu,+ na-aṅụrị ọṅụ, na-afụkwa opi.+