2 Samuel 6:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Devid asị Maịkal: “M nọ n’ihu Jehova na-enwe aṅụrị. Ọ bụ ya họọrọ m kama ịhọrọ nna gị na ezinụlọ ya. Ọ bụkwa Jehova mere m onye ndú nke ndị ya bụ́ Izrel.+ N’ihi ya, m ga-aṅụrị ọṅụ n’ihu Jehova.
21 Devid asị Maịkal: “M nọ n’ihu Jehova na-enwe aṅụrị. Ọ bụ ya họọrọ m kama ịhọrọ nna gị na ezinụlọ ya. Ọ bụkwa Jehova mere m onye ndú nke ndị ya bụ́ Izrel.+ N’ihi ya, m ga-aṅụrị ọṅụ n’ihu Jehova.