2 Samuel 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ebitụbeghị m n’ụlọ malite n’ụbọchị m si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel ruokwa taa.+ Kama, m na-esi n’otu ụlọ ndò aga n’ụlọ ndò ọzọ, na-esikwa n’otu ụlọikwuu aga n’ụlọikwuu ọzọ.+
6 Ebitụbeghị m n’ụlọ malite n’ụbọchị m si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel ruokwa taa.+ Kama, m na-esi n’otu ụlọ ndò aga n’ụlọ ndò ọzọ, na-esikwa n’otu ụlọikwuu aga n’ụlọikwuu ọzọ.+