2 Samuel 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Gwakwa Devid ohu m, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ị nọ na-edugharị ìgwè ewu na atụrụ ka ha na-ata ahịhịa,+ mụ abịa kpọrọ gị ka ị bụrụ onye ndú ndị m Izrel.+
8 Gwakwa Devid ohu m, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ị nọ na-edugharị ìgwè ewu na atụrụ ka ha na-ata ahịhịa,+ mụ abịa kpọrọ gị ka ị bụrụ onye ndú ndị m Izrel.+