2 Samuel 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M ga-anọnyere gị ebe ọ bụla ị na-aga.+ M ga-egbu ndị iro gị niile.+ M ga-emekwa ka aha gị na-ede ude+ ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.
9 M ga-anọnyere gị ebe ọ bụla ị na-aga.+ M ga-egbu ndị iro gị niile.+ M ga-emekwa ka aha gị na-ede ude+ ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.